Obiora Chinedu Okafor

Obiora Chinedu Okafor bu onye okaiwu na mba Canada, ugbu a, o bu onyeisi n'ulo-oru na-eme nnyocha York Research di ulo mmuta iwu Osgoode Hall Law School, York University, na onyeisi puru iche nke Gani Fawehinmi nke otu Human Rights Law di n'ulo mmuta Nigerian Institute of Advanced Legal Studies.[1][2] Ozo, o bu onye okacha mara nke otu United Nations Independent Expert on Human Rights and International Solida2 krmgbe afo 2017, okwa o ga-ano na ya afo ise na-abia abia.

Obiora Chinedu Okafor, 2018

References

  1. "Obiora Chinedu Okafor". yorku.ca. Retrieved January 29, 2017.
  2. "Okafor, Obiora Chinedu". worldcat.org. Retrieved January 29, 2017.


This article is issued from Wikipedia. The text is licensed under Creative Commons - Attribution - Sharealike. Additional terms may apply for the media files.